Agnes Monica
Ọdịdị
Agnes Monica
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Indonesia |
| Aha n'asụsụ obodo | Agnez Mo |
| Aha ọmụmụ | Agnes Monica Muljoto |
| Aha enyere | Agnes, Monica |
| Aha ezinụlọ ya | Muljoto |
| Aha pseudonym | Agnez Mo |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1 Julaị 1986 |
| Ebe ọmụmụ | Jakarta |
| Ńnà | Jenny Siswono |
| Ńné | Jenny Siswono |
| Ikwu | Chloe Xaviera |
| Asụsụ obodo | Indonesian, English |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Indonesian |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye na-abụ abụ, omee, odee egwu, Ọgba egwu, onye ọchụnta ego |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 1992 |
| Okpukpere chi/echiche ụwa | Christianity |
| Ụdị onye si edozi ntụtụ ísí | Ntụtụ m̀bé n'úkwù, short hair |
| Ụcha ntụtụ isi | yellow hair, Ntụtụ ájá ájá |
| Ụdị olu | soprano |
| Ngwa egwu | olu egwụ, Piano |
| Diskografi | Agnez Mo discography |
| Ụdị | Jennifer Hudson, R&B dị ugbu a, egwu hip hop, soul |
| Akara ndekọ | Aquarius Musikindo, RED Music, Sony Music |
| Onye nlereranya | Britney Spears, Alicia Keys, Madonna, Beyoncé, Michael Jackson |
| Ahọpụtara maka | MTV Europe Music Award for Best Asia and Pacific Act, MTV Europe Music Award for Best Southeast Asian Act |
| Webụsaịtị | http://www.agnezmo.com/ |
| Kọwara na URL | https://www.tatlerasia.com/people/agnez-mo |

Agnes Monica (mụ̀rụ̀ nà Jakarta, 1 nke Ọ́nwá 6, 1986) bụ̀ onye na bụ̀ ábụ̀ na òmẹ́kà shí na obodo inudonisiya. Ó bìdòrò ọ́rụ́ nà áhiá ọ́jị́ mgbè ọ́ dị̀ áfọ̀ ishii ka nwá ábụ̀. Ọ bụ́ọ́lá njịkọta-ábụ̀ nke ụ́mụ̀ńtàkị́rị́ nke àtọ́. Ó mẹ̀tụ̀kwàrà ị́ bụ onye òzí ihnye ńzíté ụ́mụ̀ńtàkị́rị́. Ka àgbọ́ghọ̀, Agnes mèghèrè ọrụ onwe ya ị gbákọ̀tá ihnye òmẹ́kà. Ihnyé ómẹ̀kàrà nà ị́tá ńzíté Pernikahan Dini mẹ̀rẹ̀ ká ọ́ gbálíté ya na ogbo ọ́jị́. M̀gbè ó mẹ̀rẹ̀, ọ́ mẹ̀rẹ̀ ị́ bụ́ àgbọ́ghọ̀ nke kárírí ị́ rí ụgwọ̀-ọrụ.