Agnes Quaye
Ọdịdị
Agnes Quaye
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Ghana |
| Obodo maka egwuregwu | Ghana |
| Aha enyere | Agnes |
| Aha ezinụlọ ya | Quaye |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Ọktoba 1989 |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Ghana women's national football team |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
| So na | Ghana women's national football team |
Agnes Quaye (amrụ n'ụbọchị nke ise, n'ọnwa Ọktoba n'afọ 1989) bụ onye Ghana na-agba bọọlụ nke na-agba dịka onye na-agba n'etiti bọọlụ maka otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Ghana. Ọ bụ otu n'ime ndị otu na 2014 African Women's Championship. Na klọb, ọ gbara bọọlụ maka Immigration Accra na Ghana.[1]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Black Queens name final 21 for AWC. ghanafa.org (27 September 2014). Archived from the original on 27 October 2016. Retrieved on 26 October 2016.