Gaa na ọdịnaya

Ahia Njọkụ

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ahia Njọkụ
goddess
Mba/obodoNaijiria Dezie

N’ akụkọ ifo ndị Igbo, Ahia Njoku, amakwaara dị ka Ifejioku, Aha Njoku, bụ chi nwanyị ndị Igbo nke ala Nigeria na-efe.

Ọ bụ ya na-ahụ maka ji, nke bụ ngwa nri dị mkpa ndi ala Igbo na-eri, na ndị ikom na-elekọta ha (ikọ ugbo ji n'omenala Igbo bụ ọrụ ụmụ nwoke ọbụrụ ma ọ bụ ịbọ ya ahiahia maọbụ iweta ihe ubi .[1]) Ememe Ahanjoku bụ emume n’etiti ndị Igbo na ọnwa zuru ezu tupu emume Ji Ọhụrụ.

Hụ kwa

[dezie | dezie ebe o si]

Ṅrụtụaka

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Things Fall Apart