Ahmad Maher (director)
Ọdịdị
Ahmad Maher
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Egypt |
| Aha n'asụsụ obodo | أحمد ماهر |
| Aha enyere | Ahmed, Aḥmad |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Mee 1968 |
| Ebe ọmụmụ | القاهرة |
| Asụsụ obodo | Egyptian Arabic |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic, Egyptian Arabic |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye nhazi ndu ihe nkiri, onye nhazi ederede |
Ahmad Maher bụ onye nduzi ihe nkiri si Ijipt. Oge izizi ya dị ka onye nduzi ya n'ihe nkiri The Traveller (2009) sonyere maka Golden Lion na 66th Venice International Film Festival.[1] E gosipụtakwara ya na ngalaba Special Presentations na 2009 Toronto International Film Festival.[2] Maher rụkwara ọrụ dị ka onye nduzi nka na ihe nkiri Martin Scorsese nke 1990 Goodfellas.
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Mustafa, Hani (6–12 August 2009). "The Talented Mr Maher". Al-Ahram Weekly (959). Retrieved 2010-09-27.
- ↑ "Traveler, Scheherazade and Heliopolis off to Toronto". Daily News Egypt. 20 August 2009. Retrieved 2010-09-27.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Ahmad Maher na IMDb