Ahmed Mazhar

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ahmed Mazhar
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịEgypt Dezie
aha n'asụsụ obodoأحمد مظهر Dezie
Aha enyereAhmed Dezie
aha ezinụlọ yaMazhar Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya8 Ọktoba 1917 Dezie
Ebe ọmụmụCairo Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya8 Mee 2002 Dezie
Ebe ọ nwụrụCairo Dezie
Ụdị ọnwụeke na-akpata Dezie
ihe kpatara ọnwụỌrịa oyi Dezie
Ebe oliliQ118106464 Dezie
nwanneFatma Mazha Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEgyptian Arabic Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, onye nhazi ederede Dezie
ebe agụmakwụkwọEgyptian Military College Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1951 Dezie
ọkwa aghacolonel Dezie
conflict1948 Palestine War Dezie
ngalaba aghaEgyptian Armed Forces Dezie

Ahmed Hafez Mazhar (Arabic; 8 Ọktoba 1917 - 8 Mee 2002) bụ onye Egypt na-eme ihe nkiri. Ọ gụsịrị akwụkwọ na ụlọ akwụkwọ ndị agha n'afọ 1938 na ndị ọrụ ibe ya gụnyere Gamal Abdel Nasser na Anwar Sadat.[1][2][3]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ọrụ ime ihe nkiri ya malitere n'afọ 1951 mgbe a họpụtara ya maka ọrụ na Zehour Al-Islam n'ihi nkà ịgba ịnyịnya ya na ịkpọpụta Arabic oge ochie.[2] N'afọ 1957, ọ lara ezumike nká dịka onye isi nke ndị agha ịnyịnya pụrụ iche wee kpebie ịchọpụta nkà ya.[4][5]

Ọganihu Mazhar n'ụwa nke ime ihe nkiri bịara mgbe o nwere ihe ịga nke ọma n'ịrụ ọrụ nke nwa eze ọjọọ na Ezz El-Dine Zulfikarńs Back Again (1957), ihe nkiri nke atọ ya.[6] Ọrụ ndị ọzọ sochiri n'oge na-adịghị anya, gụnyere Jamila, onye Algeria (1958) n'akụkụ Magda na Salah Zulfikar, Al-Tarik Al-Masdood (1958) n"ihu Faten Hamama, Al-Ataba Al-Khadraa (1959), Doaa al-Karawan (1959), Wa Islamah (1961), Al-Dowa Al-Khafet (1961) na Ghadan Youm Akhar (1961).[7][8][9] O mere ihe nkiri America, Cairo (1963), nke George Sanders na Faten Hamama gosipụtara.[10] Mgbe ahụ Saladin (1963) n'akụkụ Salah Zulfikar na Nadia Lutfi. Ihe karịrị afọ anọ ka e mesịrị, Mazhar pụtara na Shafika na Metwali n'akụkụ Soad Hosny.[11] Ihe nkiri ndị ọzọ dị ka Al-Nemr Al-Aswad, Demoue Sahebat El-Galalah, Al-Gasousa Hekmat Fahmy na The Guns and the Fury sochiri n'oge na-adịghị anya.

Ọnwụ[dezie | dezie ebe o si]

Ahmed Mazhar nwụrụ n'ụlọ mgbe ọ dị afọ 85 na Giza n'afọ 2002.[12]

Ihe nkiri ndị a họọrọ[dezie | dezie ebe o si]

 

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • CIFF Top 100 Egyptian fim
  • Ndepụta ihe nkiri ndị Ijipt nke afọ 1950
  • Ndepụta ihe nkiri ndị Ijipt nke afọ 1960
  • Ihe nkiri Soad Hosny
  • Ihe nkiri Salah Zulfikar
  • Ihe nkiri Faten Hamama

Edemsibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Remembering Ahmed Mazhar: The knight of Egyptian cinema". Ahram Online, Ashraf Gharib, Sunday 8 Oct 2017
  2. 2.0 2.1 دفعة الزعيمين جمال عبد الناصر وأنور السادات.. مشوار أحمد مظهر من أرض المعارك إلى فارس السينما المصرية (ar). بوابة الأهرام. Retrieved on 2020-08-08.
  3. Musa. أحمد مظهر.. "فارس السينما" رفيق ناصر والسادات. بوابة اخبار اليوم. Retrieved on 2020-08-08.
  4. ‏أحمـد مظهر (ar). www.sis.gov.eg. Retrieved on 2020-08-08.
  5. "رحيل الفنان احمد مظهر", 2002-05-08. Retrieved on 2020-08-08. (in en-GB)
  6. أنت من الأحرار يا على.. "رد قلبى" الأكثر شعبية وشهرة فى تناول ثورة يوليو. اليوم السابع (2020-07-23). Retrieved on 2020-08-08.
  7. صورة نادرة تجمع الصديقان أحمد مظهر وإحسان عبد القدوس فى فترة الشباب. اليوم السابع (2020-08-07). Retrieved on 2020-08-08.
  8. في ذكرى ميلاد فارس السينما المصرية.. وجوه أخرى للفنان أحمد مظهر - بوابة الشروق (ar-eg). www.shorouknews.com. Retrieved on 2020-08-08.
  9. ذكرى ميلاد الفارس.. صدمات ونجاحات ونضال.. محطات مهمة فى حياة أحمد مظهر. اليوم السابع (2019-10-08). Retrieved on 2020-08-08.
  10. نجوم الزمن الجميل فى أفلام السينما العالمية.. يوسف وهبى ورشدى أباظة فريد شوقى فى فيلم إيطالى.. فاتن ومظهر والشناوى بالسينما الأمريكية.. سامية جمال تظهر بسينمات فرنسية وأسبانية وأمريكية. اليوم السابع (2014-11-18). Retrieved on 2020-08-08.
  11. أحمد مظهر .. البرنس الذي عمل ميكانيكيا وانضم لثورة يوليو بعد المشاركة في حرب فلسطين| صور (ar). بوابة الأهرام. Retrieved on 2020-08-08.
  12. In memoriam: Ahmed Mazhar's equestrian portrait lingers on. EgyptToday. Retrieved on 2020-08-08.