Aisha Sekindi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Aisha Sekindi
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịUganda Dezie
Aha enyereAisha Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya4 Disemba 1970 Dezie
Ebe ọmụmụKalungu District Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụlegislator, educator Dezie
Ọkwá o jiMember of the Parliament of Uganda, State Minister for Water Resources Dezie
Mpaghara ntuli akaKalungu District Dezie
ebe agụmakwụkwọKyato Primary School Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1997 Dezie

  Aisha Sekindi (amụrụ na 4 Disemba 1970) bụ onye nkuzi na onye omeiwu nke Uganda.[1] Ka ọ na-erule n'ọnwa Febụwarị afọ 2022, ọ na-eje ozi dị ka Minista nke Mmiri nke Uganda na onye nnọchi anya nwanyị maka mpaghara Kalungu na ndị omeiwu nke iri na otu nke Uganda.[2][3] O nwere otu ọkwa ahụ na omeiwu nke iri nke Uganda. Na ndọrọ ndọrọ ọchịchị, ọ na-esonyere National Resistance Movement[4] n'okpuru tiketi ya ọ gbara ọsọ na ntuli aka nke afọ pụkụ abụọ na iri na isii , merie Aisha Naluyati Waligo.[5][6][7]

Mmalite na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Aisha Sekindi gara ụlọ akwụkwọ praịmarị nke ndị Alakụba nke ọ hapụrụ na 1984 iji sonye na ụlọ akwụkwọ sekọndrị nke Kadugala maka O Levels (Uganda Certificate of Education), nke ọ nwetara na 1988. Ka e mesịrị na 1995, ọ nwetara asambodo ndị nkuzi na Kibuli Teacher Training College.[1]

Ọ bụ ezie na Aisha Sekindi malitere dị ka osote onye isi ụlọ akwụkwọ na Saint Kizito Primary School, Lwengo (1997 ruo 2001), ọ gara n'ihu ịghọ onye ndụmọdụ mpaghara V nke Lwabenge na odeakwụkwọ maka okike na Gọọmentị Obodo Masaka n'etiti afọ 2001 na 2007.[8][1][8]

Tupu ọ bụrụ onye omeiwu, Aisha Sekindi jere ozi dị ka osote Resident District Commissioner maka mpaghara Lira n'etiti afọ 2013 na 2014. Tupu nke ahụ, ọ rụrụ ọrụ n'otu ọkwa ahụ na Tororo District (2011 ruo 2013) na Kamuli District (2007 ruo 2011).[1][9] N'agbata afọ 2010 na afọ 2011, ọ bụ onye na-anọchite anya Kọmishọna Mpaghara nke Buyende.

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Nzukọ omeiwu nke Uganda
  • Ndepụta nke ndị otu nke iri nke Nzukọ Ndị Omeiwu nke Uganda
  • Ógbè Lira
  • Ógbè Tororo
  • Ógbè Kamuli
  • Ógbè Kalungu

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 1.3 Sekindi Aisha. Parliament of Uganda. Archived from the original on 30 April 2021. Retrieved on 17 April 2020.
  2. Hon. Aisha Sekindi | Ministry of Water and Environment. www.mwe.go.ug. Retrieved on 2022-02-25.
  3. Parliament of Uganda (3 August 2021). MEMBERS OF THE 11TH PARLIAMENT AS AT 03 AUGUST 2021. Parliament of Uganda. Retrieved on 25 February 2022.
  4. Museveni ne Bobi bayigga kalulu k’e Kalungu. www.bukedde.co.ug (29 August 2017). Archived from the original on 1 September 2017. Retrieved on 17 April 2020.
  5. Electoral Commission of Uganda (13 April 2016). General Parliamentary Elections 2016 Gazette List. Electoral Commission of Uganda. Retrieved on 17 April 2020.
  6. DP’s Aisha Waliggo to Appeal against Aisha Ssekindi’s Stay in Parliament (en-US). ChimpReports (29 June 2016). Retrieved on 17 April 2020.
  7. 10 judges assigned to hear 140 election appeals (en). Daily Monitor. Retrieved on 17 April 2020.
  8. 8.0 8.1 Mugera. Former Kalungu East MP Jailed for Six Months for Failing to Pay Court Costs (en). Uganda Radio Network. Retrieved on 17 April 2020.
  9. Kiggundu. New parliament, fresh faces (en-gb). The Observer - Uganda. Archived from the original on 15 October 2022. Retrieved on 17 April 2020.