Ajilo Elogu Maria Goretti
Ọdịdị
Ajilo Elogu Maria Goretti
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Uganda |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 26 Jụn 1963 |
| Ebe ọmụmụ | Uganda |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | administrator, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ọkwá o ji | Member of Parliament of Uganda |
| Mpaghara ntuli aka | Kaberamaido District |
| Ebe agụmakwụkwọ | Makerere University, Uganda Management Institute, Uganda Martyrs University |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | National Resistance Movement |
Ajilo Elogu Maria Goretti amụrụ na 26 Junn, na afọ 1963, bụ nwanyị ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye omeiwu nke Uganda.[1] Ọ na-anọchite anya ndị Kaberamaido dị ka onye nnọchi anya nwanyị distrikti na Nzukọ Ndị Omeiwu nke obodo Uganda.[2]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Nzukọ omeiwu nke Uganda
- Ógbè Kaberamaido
- Ndepụta nke ndị otu nke iri nke Nzukọ Ndị Omeiwu nke Uganda
- Mpaghara Luweero
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Ajilo Elogu Maria Goretti (en). www.wikidata.org. Retrieved on 2020-05-28.
- ↑ Parliament of Uganda - Members of the 10th Parliament - Ajilo Elogu Maria Goretti. Parliament of Uganda - Members of the 10th Parliament. Parliament of Uganda. Archived from the original on 27 April 2021. Retrieved on 5 April 2020.