Akụkọ Shank Comics
Ọdịdị
Akụkọ Shank Comics
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Adedeji |
| Aha ezinụlọ ya | Adesokan |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 23 Maachị 1997 |
| Ebe ọmụmụ | Oyo state |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | content creator |
| Ebe agụmakwụkwọ | Obafemi Awolowo University |
| Isi agụmakwụkwọ | Electronic and Electrical Engineering building |
| Agbụrụ | Asụsụ Yoruba |
| Okpukpere chi/echiche ụwa | Catholicism |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
esokan Adedeji Emmanuel (amụrụ na 23 Machị 1997) nke a maara site na aha egwu ya bụ Shank Comics, bụ onye Naijiria na-eme ịhe nkiri na akpa ọchie mgbasa ozi. A maara ya nke ọma maka okwu ya bụ "Lit Gang", nke bụ okwu ọ na-ekwukarị na ọrụ ya niile.