Akashambatwa Mbikusita-Lewanika
Ọdịdị
Akashambatwa Mbikusita-Lewanika
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Zambia |
| Aha ọma | prince |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 4 Febụwarị 1948 |
| Ebe ọmụmụ | Mongu |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ọkwá o ji | minister |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Movement for Multi-Party Democracy |
Prince Akashambatwa Mbikusita-Lewanika (a mụrụ n'ụbọchị nke 4 n'ọnwa Febụwarị n'afọ 1948) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye ọchụnta ego nke Zambia nwere aha eze. Ọ bụ onye guzobere Movement for Multiparty Democracy . N'oge ọchịchị Rupiah Banda, ọ rụrụ ọrụ dị ka onye ndụmọdụ onye isi ala maka ndọrọ ndọrọ ọchịchị.[1] Nwanne ya nwanyị Princess Inonge Mbikusita-Lewanika bụkwa onye nnọchi anya na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke guzoro ịbụ onye isi ala na 2001.
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]- "Hour for Reunion: Movement for Multiparty Democracy; Conception, Dissension and Reconciliation"
- ↑ "Pictures of President Rupiah Banda in Northern Province", Lusaka Times, January 8, 2009.