Al-Dawood Air
Ọdịdị

Al-Dawood Air
| Oge/afọ mmalite | 2002 |
|---|---|
| Aha gọọmenti | Al-Dawood Air |
| Mba/obodo | Naijiria |
| Dị na ngalaba nhazi mpaghara | Lagos |
| Nhazi ọnọdụ | 6°26′29″N 3°21′55″E |
| Ọdụ ụgbọ elu | Murtala Muhammed International Airport |
| Ọdịdị isi ụlọ ọrụ | Lagos |
| Asụsụ eji dee ọrụ | English, Asụsụ Yoruba |
| Agbazere, kagburu ma ọ bụ ụbọchị kwaturu | 2005 |
| Street address | 41/43 Bombay Cres, Apapa Quays 101251, Lagos |
| Koodu Nzipu ozi | 101251 |
| Webụsaịtị | http://www.aldawoodgroup.com/air_main.htm |
| Onye nhazi ụgbọ elu ICAO | LIE |

Al-Dawood Air bụ ụlọ ọrụ ụgbọ elu na-ebu ibu nke dị na Lagos, Nigeria. Ọ na-arụ ọrụ ụgbọ elu ibu na gburugburu ụwa site na Ostend-Bruges International Airport, Belgium, na Murtala Mohammed International Airport, Lagos.[1]
E hiwere Al-Dawood Air n'afọ 2002 dị ka otu n'ime ụlọọrụ nke Al-Dwood Group, ma kwụsị ọrụ na 2005.[1]
Ụgbọ
[dezie | dezie ebe o si]Ndị Al-Dawood Air nwere naanị otu ụgbọ elu Douglas DC-8 Series 63F.[1]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 1.2 Al-Dawood Air website retrieved 12 May 2007