Al-Shymaa Kway-Geer
Ọdịdị
Al-Shymaa Kway-Geer
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Tanzania ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1960 ![]() |
Asụsụ obodo | Swahili ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Swahili ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị ![]() |
Ọkwá o ji | Member of the National Assembly of Tanzania ![]() |
Ọnọdụ ahụike | albinism ![]() |
Al-Shymaa Kway-Geer (amụrụ n'afọ 1960) bụ onye otu ndị ome iwu, National Assembly, nke Tanzania. Ọ bụ otu n'ime ụmụ nwanyị iri anọ na asatọ onye isi ala Jakaya Kikwete họpụ tara na Nzukọ ahụ. A họpụtara ya n'afọ 2008.
A na-ebo onye bụbu onye na-arụ ọrụ na ụgbọelu, Kway-Geer, onye nwere ọrịa albinism, ebubo imeziwanye ọgwụgwọ nke ndị dị otú ahụ na Tanzania, ebe ọtụtụ kwenyere na ọnọdụ ahụ bụ ọbụbụ ọnụ ma ọ bụ isi iyi nke ike anwansi.[1] Mkpagbu nke ndị nwere albinism bụ ihe a na-ahụkarị n'ógbè ahụ, gụnyere igbu ọchụ, igbu ọchukwu na iwepụta akụkụ ahụ.
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Salum Khalfani Bar'wani, onye mbụ nwere albinism a họpụtara na National Assembly of Tanzania.