Alfred Agbesi Woyome
Ọdịdị
Alfred Agbesi Woyome
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Ghana |
| Aha enyere | Alfred |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 22 Jenụwarị 1965 |
| Ebe ọmụmụ | Dabala |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ọchụnta ego |
Alfred Agbesi Woyome (amuru Jenụwarị 22,1965) bụ onye ọchụnta ego nke Ghana na onye bụbu onye nnọchi anya Honourary Vice Consul nke Austria na Ghana na onye isi otu National Democratic Congress. .[1]
Agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]Woyome bụ nwata akwụkwọ na kọleji Bishop Herman dị na Kpando na mpaghara Volta nke Ghana ebe ọ gụrụ akwụkwọ sekọndrị..[2]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Martin Amidu
- Betty Mould-Iddrisu
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Bombshell! ‘I Gave A-G $1m’ …Says Woyome. Daily Guide. Archived from the original on 2015-03-18. Retrieved on 18 March 2015.{Cite web|url=http://edition.myjoyonline.com/pages/news/201202/80996.php%7Ctitle=Woyometically: The man Woyome|publisher=Myjoyonline|accessdate=18 March 2015|author=Mensah Evans|archiveurl=https://web.archive.org/web/20150402123650/http://edition.myjoyonline.com/pages/news/201202/80996.php%7Carchivedate=2 April 2015}}
- ↑ Mensah Evans. Woyometically: The man Woyome. Myjoyonline. Archived from the original on 2 April 2015. Retrieved on 18 March 2015.Mensah Evans. . Myjoyonline. Archived from the original on 2 April 2015. Retrieved 18 March 2015.