Alfred L. Bright
Ọdịdị
Alfred L. Bright
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
| Aha enyere | Alfred, Lee |
| Aha ezinụlọ ya | Bright |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 9 Jenụwarị 1940 |
| Ụbọchị ọnwụ ya | 28 Ọktoba 2019 |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ese |
| Onye were ọrụ | Youngstown State University |
| Ebe agụmakwụkwọ | Kent State University, Youngstown State University |
| Ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
Alfred L. Bright (Jenụwarị úbọchị itoolu, 1940 rụo ụbọchị irí abụọ na asatọ n'ọnwa Ọktoba, 2019) bụ ónyé America na-ese ihe na ónyé nkuzi nka. Ọ ghọrọ "onye isi Africa America mbụ na-arụ ọrụ oge niile" na alma mater ya, Youngstown State University, ọ bụkwa ónyé guzobere na onye nduzi nke mmemme Africana Studies site na 1970 ruo 1987.[1][2] Enwere ike ịhụ ọrụ ya n'ọtụtụ ebe ngosi ihe mgbe ochie, gụnyere Butler Institute of American Art na Canton Museum of Art.[1]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 Petronelli. "Renowned artist and African American educator Al Bright dies", WFMJ-TV. Retrieved on November 1, 2019.
- ↑ Professor Emeritus Alfred Bright. Black Alumni Chapter. Youngstown State University. Retrieved on November 1, 2019.