Alice Aryeetey

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Alice Aryeetey
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịGhana Dezie
aha n'asụsụ obodoAlice Aryeetey Dezie
Aha enyereAlice Dezie
aha ezinụlọ yaAryeetey Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Ga, Twi Dezie
Ọrụ ọ na-arụbroadcast journalist, reporter Dezie
onye were ọrụGHOne TV Dezie
ebe agụmakwụkwọGhana Institute of Journalism Dezie

Alice Aryeetey bụ onye nta akụkọ mgbasa ozi Ghana na onye nta akụkọ nke na-arụ ọrụ ugbu a na GHOne TV.[1][2][3][4] O ritere ihe nrite onye nta akuko kachasi mma n' ihe onyonyo na 2019 Ghana Journalists Association awards.[5][6]

Mmalite ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

O nwetara asambodo BSc. na Communication Studies sitere ulo akwukwo nta akuko di n' Ghana.[7][8]

Onodu oru[dezie | dezie ebe o si]

Ọ malitere dị ka onye nta akụkọ na osote onye nchịkọta akụkọ nke GHOne TV kemgbe 2016.[9] Ọ na-eduzikwa otu ndị ọrụ afọ ofufo na-enyere ezinụlọ nwere ụmụaka nwere nkwarụ aka.

N'afọ 2021, a họpụtara ya maka 2021 Mandela Washington fellowship.[10]

Ihe nrite na nkwanye ùgwù[dezie | dezie ebe o si]

Aryeetey bụ onye nta akụkọ mbụ nkenchikota ndi nwere nwere nkwaru na Ghanaghọtara ma nye ya onyinye site na atụmatụ onyinye nkwarụ ha ma merie onye nta akuko kachasi mma n' ihe onyonyo na onye nta akuko kachasi mma SDGs na ogbako ndi nta akuko n' afo 2019 na Ghana. (GJA) awards.[11] Thomson foundation na Foreign Press Association họpụtakwara ya maka ihe nrite onye nta akuko na eto-eto 2018 na UK ma kpọọ ya onye nta akụkọ na-eto eto nke afọ na Ghana site na Ghana Journalists Association.[12][13][14] N'afọ 2017, o ritere ihe nrite onye nta akụkọ kacha mma n'ịmepụta akụkọ onyonyo na agumakwukwo. O ritekwara ihe nrite GJA maka onye nta akụkọ kacha mma n'ịkọ akụkọ banyere nkwarụ.[7][15]

Aryeetey natara ihe nrite site na GJA maka ịkọ akụkọ banyere nkwarụ Na 2021, a họpụtara ya maka 2021 Mandela Washington Fellowship[16][1]

Ndụ nke onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Alice lụrụ di ma nwee nwa.[17][18]

Edemsibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 GJA AWARDS: GHOne Tv’s Alice Aryeetey Wins Most Promising Journalist (en-US). Ghvibes.net (2018-10-28). Archived from the original on 2021-08-19. Retrieved on 2021-08-19.
  2. by (2017-03-10). Ankaful Psychiatric Hospital In Shambles (en-US). GhanaStar. Retrieved on 2021-08-19.
  3. GHOne TV’s Ridwan, Aryeetey nominated for GJA Awards (en). GhanaWeb. Retrieved on 2021-08-19.
  4. Ghana. GES Terminates 48 Year Old Teachers' Appointment Over Blindness | News Ghana (en-US). newsghana.com.gh. Retrieved on 2021-08-19.
  5. Doreen Hammond wins 2018 GJA Best Journalist (en). Pulse Ghana (2019-11-24). Retrieved on 2021-08-19.
  6. JoyNews journalists win big at the 24th GJA Awards - MyJoyOnline.com (en-US). www.myjoyonline.com. Retrieved on 2021-08-19.
  7. 7.0 7.1 Starrfm.com.gh. GHOne TV’s Alice Aryeetey selected for 2021 Mandela Washington Fellowship | Starr Fm (en-US). Retrieved on 2021-08-19.
  8. GHOne TV’s Alice Aryeetey Nominated For Best Media Advocate For Disability Award (en-US). Disability News Africa (2019-09-21). Retrieved on 2021-08-19.
  9. Okai(Ceo) (2019-09-20). Best9jamusic | #No1. Entertainment/Music Time Machine (en-US). Best9jamusic. Archived from the original on 2021-08-05. Retrieved on 2021-08-19.
  10. Sam. GHOne TV’s Alice Aryeetey has been selected for the 2021 Mandela Washington fellowship (en-US). TheAfricanDream. Retrieved on 2021-08-19.
  11. Starrfm.com.gh. GHOne TV’s Alice Aryeetey selected for 2021 Mandela Washington Fellowship | Starr Fm (en-US). Retrieved on 2021-08-19.
  12. Next wave: the shortlist for the 2018 Young Journalist Award (en). Thomson Foundation. Retrieved on 2021-09-10.
  13. GHOneTV's Alice Aryeetey shortlisted for Foreign Press Awards 2018 (en-US). Showbiz Pundit (2018-09-14). Archived from the original on 2022-05-17. Retrieved on 2021-09-10.
  14. PREMIUM TIMES journalist, 11 others shortlisted for Thomson Foundation Award (en-GB) (2018-09-15). Retrieved on 2021-09-10.
  15. Graphic tops GJA award winners (en-gb). Graphic Online. Retrieved on 2021-08-19.
  16. Sam. GHOne TV’s Alice Aryeetey has been selected for the 2021 Mandela Washington fellowship (en-US). TheAfricanDream. Retrieved on 2021-09-01.
  17. Mensah (2021-03-08). GHOne TV's Alice Aryeetey gives birth to her 1st child; shares beautiful photos (en). Yen.com.gh - Ghana news.. Retrieved on 2021-08-19.
  18. First photos drop as GHOneTV's Alice Aryeetey marries in a beautiful wedding (en). Flipboard. Retrieved on 2021-08-19.