Ama Duncan

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ama Duncan
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịGhana Dezie
aha ezinụlọ yaDuncan Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọchụ̀nta ego Dezie

Ama Duncan bụ onye ọchụnta ego Ghana, onye ode akwụkwọ na onye guzobere Fabulous Woman Network. [1] A makwaara ya maka nnọkọ ikwalite ụmụ nwanyị nke Fabulous Women Network nwere ebe ọ bụ onye tọrọ ntọala ya. [2] [3]

Ama nwere ahụmahụ karịrị afọ iri na atọ na Human Resources Development, ọzọ kwa, ọ bu onye ịsị óche nke Ama Duncan Consulting ebe ọ na-agba izu maka ulo oru ma zụọ ihe karịrị ndị ọkachamara pụkụ abụọ. Ọ na-eduzi nkuzi maka azụmahịa nke ụmụ nwanyị na-edu ma mepụtakwa nkuzi n'ịntanetị. Ọrụ ndị ọzọ ọ kwadokwara gụnyere mmemme mmepe ndu ụmụ nwanyị nke Kofi Annan International Peace Keeping Center (KAIPTC) haziri, EU-Ghana Circular Economy Conference na GIZ/British Council Jobs For Youth Project. Ama bụkwa onye ndu otu maka nyocha usoro ọmụmụ nke NBU (Ọ dịghị azụmahịa dị ka ọ na-adị) Hub Youth Entrepreneurship and Employability Programme. [4]

Ama edeela akwụkwọ abụọ: Yarns of inspiration I na Networking Made Easy .

Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Ama gụrụ akwụkwọ na Mahadum Ghana, Legon ebe o nwetara nzere bachelọ nke Arts wee nweta nzere Master's in Business Administration na Paris Graduate School of Management na France . [5]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Ama Duncan (en). IREX. Archived from the original on 2020-01-28. Retrieved on 2019-06-18.
  2. Gbagbo. Ama Duncan; An Entrepreneur On The Rise - Kuulpeeps - Ghana Campus News and Lifestyle Site by Students (en-US). Retrieved on 2019-06-18.
  3. 30 Fabulous Women network in Kumasi - MyJoyOnline.com. www.myjoyonline.com. Retrieved on 2020-01-28.
  4. Ama Duncan – amaduncan.com (en-US). Retrieved on 2021-04-27.
  5. Ama Duncan (en). IREX. Archived from the original on 2020-01-28. Retrieved on 2019-06-18.