Amaechi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Amaechi bụ ma aha nna ma aha e nyere. Ndị ama ama nwere aha a gụnyere:

  • John Amaechi (b. 1970), onye mgbasa ozi na onye egwuregwu basketball NBA lara ezumike nká
  • Judith Amaechi (b. 1970), nwunye Rotimi Amaechi
  • Mbazulike Amaechi (1929-2022), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria na Minista na-ahụ maka ụgbọelu
  • Obiageri Amaechi (b. 1999), onye Naijiria na-atụ discus
  • Rotimi Amaechi (b. 1964), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria na Minista na-ahụ maka njem
  • Amaechi Igwe (b. 1988), onye America na-agba bọọlụ
  • Amaechi Uzoigwe, onye guzobere akara ndekọ Definitive Jux