Amina Abdi Rabar
Ọdịdị
Amina Abdi Rabar
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
ụbọchị ọmụmụ ya | 1989 |
Ebe ọmụmụ | Nairobi |
ọrụ ọ na-arụ | oko akuko ihe onyonyo |
Amina Abdi Rabar (amụrụ n'afọ 1989) bụ onye na-eme ihe ngosi TV na redio na obodo Kenya, nke dị na Nairobi, Kenya. Ọ na-akwado ihe ngosi nri ụtụtụ na 98.4 Capital FM, Nairobi Ọ na-asụkwa Bekee na Swahili nke ọma. Ọ na-akwado The Trend.<ref>The Trend show host Amina Abdi receives KSh 4 million car as birthday gift. Tuko. Retrieved on 29 June 2018.</ref
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Official website