Aminata Ouédraogo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Aminata Ouédraogo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịBurkina Faso Dezie
Aha enyereAminata Dezie
aha ezinụlọ yaOuédraogo Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench language Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye nhazi ndu ihe nkiri Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity Joseph Ki-Zerbo Dezie
Onye òtù nkePanafrican Film and Television Festival of Ouagadougou Dezie

Aminata Ouédraogo bụ onye na-eme ihe nkiri na onye nchịkwa nke Burkinabé. Ọ bụ onye nchikwa na onye nhazi nke Pan-African Union of Women in the Image Industry (UPAFI).[1]

Ndụ[dezie | dezie ebe o si]

Ouédraogo gụrụ akwụkwọ na Institut Africain d'Education Cinématographique (INAFEC), ụlọ akwụkwọ ihe nkiri na Mahadum Ouagadougou, tupu ọ gụọ akwụkwọ na Institut du Multimedia et Architecture de la Communication (IMAC) na Paris.[1]

Ouédraogo enyewo ndụmọdụ maka mmemme ihe nkiri na telivishọn nke Ouagadougou (FESPACO). N'afọ 1991, na 12th FESPACO, o guzobere otu Association of African Women Professionals in Cinema, Television and Video (AFAPCTV).[2] N'afọ 1995, a gbanwere AFAPCTV dị ka Pan-African Union of Women in the Image Industry (UPAFI), na Ouédraogo dị ka onye nhazi.[3] Ọ bụ onye ndụmọdụ teknụzụ nke Minista nke Ọdịbendị na Njem na Burkina Faso.[3]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

  • Ihe na-eme n'oge ahụ Akụkọ ifo.
  • Ònye ka ọ ga-anọ n'ihu ya? Ihe nkiri
  • Ak Patashi (Onye kpaliri m), 1992. Ihe omuma.
  • Ịṅụbiga mmanya ókè, 1992. Ihe omuma.

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 'Interview with Aminata Ouédraogo', in Ellerson, Beti, ed., Sisters of the Screen: Women of Africa on Film Video and Television, NJ: Africa World Press, 2000. Reprinted online at https://web.archive.org/web/20201106174157/https://www.africanwomenincinema.org/AFWC/Ouedraogo.html.
  2. Sophie Hoffelt (1998). "Les femmes réalisatrices en Afrique subsaharienne". L'Afrique politique. 
  3. 3.0 3.1 Claire Diao, Aminata Ouedraogo : « Un jour, une femme remportera l’Étalon de Yennenga ! », africultures, 2 June 2009.