Aminatu Ibrahim
Ọdịdị
Aminatu Ibrahim
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Ghana |
ụbọchị ọmụmụ ya | 3 Jenụwarị 1979 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
ụdị egwuregwu | footbọl |
so na | 2007 FIFA Women's World Cup |
Aminatu Ibrahim (amụrụ na 3 na onwa Jenụwarị, na afọ 1979) bụ onye Ghana na-agba bọọlụ mba ụwa nke ụmụ nwanyị na-agba dịka onye na-agbachitere. Ọ bụ onye otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Ghana. Ọ bụ otu n'ime ndị otu na 2003 FIFA Women's World Cup na afo 2007 FIFA Women'S World Cup. Na klọb ọ na-egwuri egwu maka Ghatel Ladies na Ghana.[1]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ List of Players. FIFA Women's World Cup China 2007. FIFA (2007). Archived from the original on October 14, 2012. Retrieved on 2007-09-28.