Amy Samir Ghanem

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Amy Samir Ghanem
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịEgypt Dezie
Aha ọmụmụأمل سمير يوسف غانم Dezie
Aha enyereAmy Dezie
aha ezinụlọ yaSameer, Ghanem Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya31 Maachị 1987 Dezie
Ebe ọmụmụCairo Dezie
ŃnàSamir Ghanem Dezie
ŃnéDalal Abdel Aziz Dezie
nwanneDonia Samir Ghanem Dezie
Dị/nwunyeHassan El Raddad Dezie
Asụsụ obodoArabic Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2005 Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaOkpukpere Alakụba Dezie
Amy Samir Ghanem
Amy Samir Ghanem in 2015
Born
Amal Samir Ghanem

(1987-03-31) 31 Maachị 1987 (age 37)
Cairo, Egypt
OccupationActress
Years active2005–present
Spouse(s)
Hassan El Raddad
(m. 2016)

Amy Samir Ghanem (amụrụ na 31 Machị 1987) bụ onye Egypt na-eme ihe nkiri.

Akụkọ ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Ghanem na Cairo n'afọ 1987 n'ime ezinụlọ na-ese ihe, nna ya bụ onye na-eme ihe ọchị Samir Ghanem (19372021), nne ya bụ onye omee Dalal Abdel Aziz (19602021) ebe nwanne ya nwanyị bụ onye na-eme ihe nkiri Donia Samir Ghamem.[1][2][3] Ghanem nwere ụdị ịkpa ọchị siri ike, nke yiri nke nne na nna ya. Kemgbe afọ 2016, ọ lụrụ onye na-eme ihe nkiri bụ Hassan El Raddad.

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Sinima[dezie | dezie ebe o si]

  • Assal Eswed (2010)
  • Samir wa Shahir wa Bahir (2010)
  • Bolbol Hayran (2010)
  • X-Large (2011)
  • Cima Ali Baba (2011)
  • Banat El am (2012)
  • Ghesh Al Zawgeyya (2012)
  • Taitah Rahibah (2012)
  • Hatuli Ragel (2013)
  • Zanqat Sittat (2015)
  • Ashan Kharjee (2016)

Telivishọn[dezie | dezie ebe o si]

  • Hekayat Beneeshha (2010)
  • Nona El Mazouna (2011)
  • Viva Atata (2014)
  • Super Henedi (2014)
  • Heba regl el ghorab (2014)
  • Nelly na Sherihan (2016)
  • Fi Al La Land (2017)
  • Azmi & Ashjan (2018)

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Famous Egyptian comedian Samir Ghanem dies aged 84 while battling COVID-19. Arab News (20 May 2021).
  2. Dalal Abdelaziz (en).
  3. Donia Samir Ghanem Official Website :: Biography. doniasamirghanem.com. Archived from the original on 1 September 2017. Retrieved on 18 June 2016.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Aimi Samir Ghanem at IMDb