Andriëtte Norman
Ọdịdị
Andriëtte Norman
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | South Africa |
| Aha enyere | Andriette |
| Aha ezinụlọ ya | Norman |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 17 Ọktoba 1987 |
| Ebe ọmụmụ | Brackenfell |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye na-abụ abụ |
| Ebe agụmakwụkwọ | Hoërskool Brackenfell |
| Ngwa egwu | olu egwụ |
| Ebe e guzobere | Brackenfell |
| Webụsaịtị | http://www.andriettenorman.co.za/ |
Andriëtte Norman, onye na-arụkarị ọrụ dị ka Andriëtte, bụ onye Afrikaner na-abụ abụ si na mpaghara Cape Town Brackenfell.[1]
N'afọ 2007, Andriëtte bụ onye nke abụọ na oge nke anọ nke Idols South Africa, ma wepụta otu egwu site na ihe ngosi ahụ ("Love Is All Around").[2] O wepụtara abọm mbụ ya, Diamant, na 2008, Dink Aan My (2009), Vat My Hoër (2011), Wat Rym Met Liefde (2013), na Pêrel vir 'n Kroon (2015).
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Idols 10 – Andriette Norman. Times Live. Times Media Group (18 October 2007). Archived from the original on 2015-06-07. Retrieved on 2016-02-01.
- ↑ The Youngest SA Idol: Jody Williams. Times Live. Times Media Group (10 December 2007). Archived from the original on 2016-03-04. Retrieved on 2016-02-01.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Official website