Angélique Kidjo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Angélique Kidjo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịBenin, France Dezie
aha n'asụsụ obodoAngélique Kidjo Dezie
Aha ọmụmụAngélique Kpasseloko Hinto Hounsinou Kandjo Manta Zogbin Kidjo Dezie
Aha enyereAngélique Dezie
aha ezinụlọ yaKidjo Dezie
aha pseudonymCarmen Kidjo Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya14 Julaị 1960 Dezie
Ebe ọmụmụOuidah Dezie
ŃnéYvonne Kidjo Dezie
Dị/nwunyeJean Hébrail Dezie
nwaNaïma Hebrail Kidjo Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba, Asụsụ Fon Dezie
onye were ọrụUNICEF Dezie
Ọkwá o jiUNICEF Goodwill Ambassador Dezie
Ebe obibiNew York City Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1982 Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
so naWorld Economic Forum Annual Meeting 2015, World Economic Forum Annual Meeting 2020 Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
diskografiAngélique Kidjo discography Dezie
A gụrụ ahaBatonga Foundation Dezie
ụdịjazz, zouk, gospel music, music of Latin America, world music Dezie
akara ndekọIsland Records Dezie
ahọpụtara makaGrammy Award for Best Contemporary World Music Album, Grammy Award for Best Contemporary World Music Album, Grammy Award for Best Global Music Album, Grammy Award for Best Global Music Album, Grammy Award for Best Music Video Dezie
webụsaịtịhttp://www.kidjo.com Dezie
onye nnọchite anya nwebiisinkaSACEM Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Mmetụta egwu ya gụnyere Afropop, Caribbean zouk, Congolese rumba, jazz, gospel, na ụdị Latin; yana arụsị nwata ya Bella Bellow, James Brown, Nina Simone, Aretha Franklin, Celia Cruz, Jimi Hendrix, Miriam Makeba na Carlos Santana. O dekọrọ "Summertime" nke George Gershwin, Boléro nke Ravel, "Voodoo Child" nke Jimi Hendrix na "Gimme Shelter" nke Rolling Stones, ya na Dave Matthews na Dave Matthews Band, Kelly Price, Alicia Keys, Branford Marsalis, Ziggy Marley, Philip Glass, Peter Gabriel, Bono, Yo-Yo Ma, Carlos Santana, John Legend, Herbie Hancock, Josh Groban, Dr John, Kronos Quartet, Yemi Alade, Cassandra Wilson, Burna Boy, Sting, Mr Eazi na onye egwu pop star Indonesia bụ Anggun. Egwu Kidjo gụnyere "Agolo", "We We", "Adouma", "Wombo Lombo", "Afirika", "Batonga", na nsụgharị ya nke "Malaika". Abọm ya bụ Logozo nọ n'ọkwa nke iri atọ na asaa na ndepụta Greatest Dance Albums of All Time nke Vice magazine's Thump website chịkọtara.[1]

Kidjo maara nke ọma n'asụsụ ise: Fon, French, Yorùbá, Gen (Mina), na Bekee. Ọ na-abụ abụ n'ime ha niile, o nwekwara asụsụ nke ya, nke gụnyere okwu ndị na-abụ aha egwu dịka "Batonga". "Malaika" bụ abụ a na-agụ n'asụsụ Swahili. Kidjo na-ejikarị usoro olu Zilin omenala Benin na ụda olu.

Ayé[dezie | dezie ebe o si]

  1. The 99 Greatest Dance Albums of All Time. Thump.vice.com (July 14, 2015). Retrieved on May 16, 2016.