New York City
Oge/afọ mmalite | 1624, 1626 |
---|---|
aha gọọmenti | New York, Fort Neu-Amsterdam |
akara ala | New York |
aha otutu | Big Apple, The City That Never Sleeps |
aha mkpirisi | NYC, NYC, NYC |
Ndekọ IPA | nuːˈjɔɹk |
A gụrụ aha | James II of England |
asụsụ njieme | Bekee |
kọntinent | Olile anyanwu Amerika |
mba/obodo | Njikota Obodo Amerika |
isi obodo nke | Njikota Obodo Amerika |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Nú Yọk |
dị na mpaghara oge | Eastern Time Zone, UTC−05:00, UTC−04:00 |
located in statistical territorial entity | New York metropolitan area |
dị na / na njirimara ahụrụ ányá | New York metropolitan area |
territory overlaps | New York–Jersey City–Newark urban area |
nhazi ọnọdụ | 40°42′0″N 74°0′0″W |
nhazi nke ebe ọwụwa anyanwụ | 40°44′21″N 73°42′2″W |
nhazi nke ebe ugwu | 40°54′56″N 73°54′37″W |
nhazi nke ebe ndịda | 40°29′46″N 74°14′50″W |
nhazi nke ebe ọdịda anyanwụ | 40°30′28″N 74°15′21″W |
ebe kachasi elu | Todt Hill |
weather history | Data:Ncei.noaa.gov/weather/New York City.tab |
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwere | Mayor of New York City |
Onyeisi gọọmenti | Eric Adams |
òtù omebe iwu | New York City Council |
nwere ngalaba nhazi mpaghara | Manhattan, Brooklyn, Queens, The Bronx, Staten Island |
Nkwekọrịtara oke ala | Westchester County, Union County, Hudson County, Nassau County, Bergen County |
na-esochi | New Amsterdam |
ihe omume dị ịrịba ama | Consolidation of New York City, Mwakpo September 11 |
postal code | 10000–10499, 11004–11005, 11100–11499, 11600–11699 |
webụsaịtị | https://nyc.gov |
hashtag | nyc, NewYorkCity |
ọkọlọtọ | flag of New York City |
nwere akara, baajị, ma ọ bụ sigil | Seal of New York City |
KML file | Template:Attached KML/New York City |
ọdịdị ala nke isiokwu | geography of New York City |
akụkọ ihe mere eme nke isiokwu | history of New York City |
Köppen climate classification | humid subtropical climate |
WikiProject na-elekọta ya | WikiProject New York City |
emeghe data portal | Open Data for All New Yorkers |
Akụ na ụba nke isiokwu | economy of New York City |
demographics nke isiokwu | demographics of New York City |
WordLift URL | http://data.wordlift.io/wl0169/entity/new_york |
URL ụlọ ahịa gọọmentị | https://a856-citystore.nyc.gov/ |
contact page URL | https://www.nyc.gov/home/contact-us.page |
koodu akwụkwọ ikike maka ụgbọ ala | NY |
category for honorary citizens of entity | Category:Honorary citizens of New York |
Atiya maka ele ihe anya | Category:Views of New York City |
udi maka maapụ | Category:Maps of New York City |
New York bu ama ukwu kárírí ívu mádu na Njikota Obodo Amerika, na etítì ama sárá nke New York, nke bu ótụ na ùwà kárírí madu. Bu ama oganiru, New York nwèrè íké na áhiá ùwà nílé, nká, oménàlà, ndọùwé, ọtúihe, ómúmú, na mmemmé. Ka onye jídéré Íshí Ọtú Mbà, ọ di kwà mkpà na ihe ne me na ùwà. Ha na kpo ámá nke New York City ma ọ bu City of New York Í me ka ya na nkeji obodo New York gị dị ichè, nke ọ nọr.
Dí nà ébé ugbọ na bía di na ikpele mmiri nke Atlantic nke Olile owuwa Nkeji Obodo, ama nke nwèrè nkeji ise: The Bronx, Brooklyn, Manhattan, Queens, na Élú mmiri Staten. Ha kàrà àkà na 2008 sí na ama nke nwèrè mádu gáfè nde 8.3, na nke àlà gbárá gburụ gbúrụ nke mile 305 (790 km2), New York City bu ébé mádu nọkọtàrà ká ama ndi ozor na Nkeji Obodo. Ama sárá nke New York nwèkwàrà mádu ká ébé ndi ozor na mgbà áhù, nwé mád ha kà àkà nde 19.1 na gbụrụ gbúrụ mile 6,720 (17,400 km2). Na nke ozor, nke Njikota Kà Àkà Gbúrù nwéré ama sárá New York nwèrè mádu rúrú nde 22.2 na afọr 2009 nke ỌgúMádu kàrà àkà, na nke kárírí kwa na Njikota Obodo.