Angela M. Rivers
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
aha enyere | Angela |
aha ezinụlọ ya | Rivers |
Ebe ọmụmụ | Champaign–Urbana metropolitan area |
ọrụ ọ na-arụ | omenkà, curator |
onye were ọrụ | Art Institute of Chicago, Field Museum of Natural History, DuSable Museum of African American History, Dallas Museum of Art |
ebe agụmakwụkwọ | University of Illinois Urbana–Champaign, Eastern Illinois University |
Ebe obibi | Chicago |
kọwara na URL | http://eblackcu.net/mural/angelarivers.html |
Angela M. Rivers (b. Champaign, Illinois) bụ ónyé Africa-America na-ese ihe na ónyé nlekọta, bi na Chicago ugbu a.[1]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Angela nwere BFA na Fine and Applied Arts na Mahadum Illinois Urbana-Champaign na 1975.
N'afọ 1978, o mepụtara ihe osise na Fifth na Park Streets na ugwu Champaign na otu ụmụ akwụkwọ Africa-America na ndị ọbọdọ.[2][3]
Site na 1978 ruo 1981 ọ mụrụ ọrụ Paul Gauguin na Mahadum Eastern Illinois . Mgbè ahụ ọ kwagara Chicago ịrụ ọrụ dị ka ónyé na-ahụ maka nka. Ọ rụrụ ọrụ màkà DuSable Museum of African-American History, Chicago History Museum, na Art Institute of Chicago.[4]
N'afọ 2009 ọ bụ ónyé na-ese ihe na Mahadum Illinois, ébé o mèrè ememe ncheta ncheta nke mgbidi ahụ na Champaign.[5]
Nwanne nná Angela bụ ónyé na-ese ihe nkírí Cecil Dewey Nelson, Jr.[6][7]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Park Street Mural. eblackcu.net. Retrieved on 2020-02-14.
- ↑ Brewer (2010-05-19). Champaign to lose Angela Rivers mural (en-US). Philip Brewer. Retrieved on 2020-02-14.
- ↑ Merli. Artist who oversaw work not in favor of restoration (en). The News-Gazette. Retrieved on 2020-02-14.
- ↑ Mapping Cultural Migrations between Champaign and Chicago (en). AREA Chicago Archive (2019-02-28). Retrieved on 2020-02-14.
- ↑ Rivers (2010). Revisiting Murals: Animating Neighborhoods. University of Illinois Printing Services.
- ↑ Barbara Suggs-Mason, Angela Rivers/Voices: The full story on Uncle Cecil (en). The News-Gazette. Retrieved on 2020-02-14.
- ↑ 1948 University Honors. Digital Collections at the University of Illinois at Urbana-Champaign Library. Retrieved on 2020-02-14.