Angele Tomo
Ọdịdị
Angele Tomo
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Kameroon |
| Aha enyere | Angèle |
| Aha ezinụlọ ya | Tomo |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 11 Eprel 1989 |
| Ebe ọmụmụ | Yaoundé |
| Ọrụ ọ na-arụ | amateur wrestler, judoka |
| Ụdị egwuregwu | wrestling |
Angele Tomo (amụrụ na ụbọsị iri na otu n'ọnwa Eprel n'afọ 1989) bụ onye Cameroon na-agba mgba.[1] O sonyere na asọmpi ụmụ nwanyị nke 69 kg na 2014 Commonwealth Games ebe o ritere ihe nrite ọlaọcha.[2]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Glasgow 2014 profile. Archived from the original on 3 March 2016. Retrieved on 17 October 2014.
- ↑ Vubem Toh. "Cameroon increases medals in Glasgow", All Africa, 30 July 2014. Retrieved on 17 October 2014.