Angelique Rockas
Ọdịdị
Angelique Rockas
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Obodoézè Nà Ofú |
| Aha ọmụmụ | Αγγελική |
| Aha enyere | Angelique |
| Aha ezinụlọ ya | Rockas |
| Patronym or matronym | Georgiou |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 31 Ọgọọst 1951 |
| Ebe ọmụmụ | Boksburg |
| Ńnà | George Rockas |
| Ńné | Stavroula Rockas |
| Nwanne | Basil Rockas, Dimitra Rockas, Georgina Rockas |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Greek |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of the Witwatersrand, University of Cape Town, St Dominic's Catholic School for Girls, Boksburg, University of South Africa, Trinity Laban Conservatoire of Music and Dance |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 1978 |
| Okpukpere chi/echiche ụwa | Eastern Orthodox Church |
| Academia.edu profile URL | https://independent.academia.edu/AngeliqueRockas |
Angelique Rockas bụ onye omere South Africa, onye na-emepụta ihe na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị. Ọ sụrụ ụzọ mmepụta ihe egwuregwu oge gboo na ọtụtụ agbụrụ na London. Ọ kpọrọ ụlọ ọrụ ihe nkiri ya Internationalist Theatre

Ọ bụ onye Grik , ọ bụ Onye Kraịst Ọtọdọks na ndọrọ ndọrọ ọchịchị bụ nnukwu onye na-akwado BRICS: Brazil, Russia, India, China na South Africa. Na-akatọ nke ukwuu nke ọdịda anyanwụ
Links
[dezie | dezie ebe o si]- WikiCommons
- [ https://ig.wikiquote.org/wiki/Angelique_Rockas WikiQuote Igbo]