Angie Abdalla
Ọdịdị
Angie Abdalla
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Egypt |
aha enyere | Angie |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1980 |
Ebe ọmụmụ | Egypt |
Asụsụ obodo | Egyptian Arabic |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic, Egyptian Arabic |
ọrụ ọ na-arụ | omee |
Angie Abdalla bụ onye Egypt na-eme ihe nkiri na onye nlereanya, ọ nwetara aha Miss Egypt na 1999.[1]
Abdalla gara n'ihu na ime ihe nkiri na ihe ngosi. O sonyere n'ọtụtụ ihe nkiri Egypt na usoro TV.[2]
Ọ lụrụ Alper Bosuter onye bu onye Turkish Chargé d'affaires na Cairo.[3]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Miss Egypt 1999: Angie Abdalla. veestarz.com 1999.
- ↑ ملكة جمال مصر السابقة إنجى عبدالله بالإسكندرية لتصوير خالد سعيد. Archived from the original on 2012-06-07. Retrieved on 2014-06-13.
- ↑ Alper et Angie, ou quand l’amour l’emporte sur la diplomatie. Agence Anadolu. Retrieved on 2017-06-29.