Anna Margarete Stegmann
Anna Margarete Stegmann (12 Julaị 1871 - 1 Julaị 1936) bụ onye Switzerland-German ọkà mmụta akwara ozi, ọkà n'akparamàgwà mmadụ na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị. Ọ bụ onye otu Social Democratic Party nke Reichstag nke Weimar Republic. [1]
Ada onye ọrụ ugbo, a mụrụ ya Anna Margarete Meyer na Zürich, Switzerland. Ndị mụrụ ya abụọ anwụọla mgbe ọ dị afọ iri na isii. Ọ rụrụ ọrụ na ozi nzi ozi Switzerland, gụchaa ụlọ akwụkwọ sekọndrị wee gaa mụọ ọgwụ. Stegmann nwetara doctorate ya na 1910 na Zurich. Ọ sonyeere Social Democratic Party na 1918.[1] Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ n'ọrụ ya, ọ natara ikike ịme ọgwụ na 1920 wee malite ọrụ na Dresden..[2]
N'ime afọ 1920, ọ bụ onye otu International Psychoanalytical Association, Schopenhauer Society na Women's International League for Peace and Freedom. Mgbe ndị Nazi Party nwetara ike na Germany, ọ hapụrụ Switzerland.[1][3]
From 1920 to 1924, she was an unpaid member of the city council of Dresden. She served as a member of the Reichstag from May 1924 to September 1930.[1] In 1924, she argued for the right of women to abortion; in the spirit of those times, eugenic reasons were used to justify abortion in certain cases.[2]
Ọ lụrụ Arnold Stegmann na 1911 mana ọ nwụrụ na 1914.[3][1]
Ọ nwụrụ na Arlesheim mgbe ọ dị afọ iri isii na anọ.[1]
Ọrụ ndị a họọrọ
[dezie | dezie ebe o si]Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 1.2 1.3 1.4 Dr. med. Anna Margarete Stegmann (de). Sozialdemokratische Parlamentarier in den deutschen Reichs- und Landtagen 1876-1933. Archived from the original on 2018-12-01. Retrieved on 2024-10-31.
- ↑ 2.0 2.1 Margarete Stegmann geb. Meier (1871-1936) (de). Psychoanalytikerinnen. Biografisches Lexikon.
- ↑ 3.0 3.1 Stegmann, Anna Margarete (de). Datenbank der deutschen Parlamentsabgeordneten.