Anne Amuzu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Anne Amuzu
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịGhana Dezie
Aha enyereAnne Dezie
aha ezinụlọ yaAmuzu Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20. century Dezie
Ebe ọmụmụGhana Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụọkà mmụta sayensị, ọkà mmụta sayensị kọmputa Dezie
ebe agụmakwụkwọKwame Nkrumah University of Science and Technology, St. Louis Senior High School Dezie

Anne Amuzu bụ ọkà mmụta sayensị kọmputa nke Ghana na onye rụpụtara ụlọ ọrụ teknụzụ, Nandimobile Limited.

Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Amuzu gụrụ akwụkwọ sekọndrị na St. Louis Senior High School . Ọ gakwara n'ihu na Mahadum Sayensị na Nkà na ụzụ Kwame Nkrumah ebe ọ nwetara nzere bachelọ Sayensị na Kọmputa Engineering. Ọ gara n'ihu na Meltwater Entrepreneurial School of Technology ebe ọ na-azụ ọzụzụ na Entrepreneurship na Software Engineering. [1] [2] [3]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Anne Amuzu na Edward Amartey-Tagoe

Na 2010, Amuzu so wee tọọ ntọala nke Nandimobile Limited ya na Michael Dakwa na Edward Amartey-Tagoe, ụlọ ọrụ na-emepụta ngwanrọ na-enyere ụlọ ọrụ aka ịnye nkwado ndị ahịa na ozi site na SMS. [4] Ọ bụbu onye ịsị nrụpụta teknụzụ nke Nandimobile Limited kemgbe 2010. [5] [3] [6]

Kemgbe a tọrọ ntọala ya, Nandimobile Limited enwetala ọtụtụ onyinye, nke gụnyere azụmahịa kacha mma na ogbako LAUNCH 2011 na USA, 2012 Top up award maka ngwa SMS kacha mma na Ghana nakwa 2013 World summit award in e-commerce and creativity. [7] [8] [9]

Ihe nrite na mmezu[dezie | dezie ebe o si]

  • 2014 - Ahọpụtara maka mmemme mmekọ ntụzịaka ụmụ nwanyị zuru ụwa ọnụ nke afọ nke asatọ [10] [2]
  • 2014 - Ha meriri nturu ugo Africa n'ọdịnịhụ na ngalaba nke teknụzụ [11]
  • 2015 - Edepụtara na Newaccra Achievers List [12] [13]

Ụlọ ọrụ Amusu Nandimobile Limited enwetala ọtụtụ onyinye, gụnyere azụmahịa kacha mma na 2011 LAUNCH Conference in USA, 2012 Top up award for the best SMS App na Ghana na 2013 World Summit Awards maka azụmahịa ịntanetị na mmepụta ihe. [5] [2] [14] [15] [16]

Ọrụ ebere[dezie | dezie ebe o si]

A na-ahụkarị ya ka ọ na-arụ ọrụ afọ ofufo ka ọ kuziere ụmụ agbọghọ ka esi ede koodu. [5] [17] [18]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Anne Amuzu: Ghanaian Co-Founder of Nandimobile (en-gb). www.africanpro.co.za. Retrieved on 2019-10-12.
  2. 2.0 2.1 2.2 U.S Embassy announces awardees of this year's Global Women's Mentoring Partnership Programme. ghananewsagency.org. Archived from the original on 2019-10-12. Retrieved on 2019-10-12.
  3. 3.0 3.1 Women in Science Day: ICDD winner encourages women to explore Engineering, other science related fields | General News 2019-02-11. www.ghanaweb.com. Retrieved on 2019-10-12.
  4. Ghanaian Entrepreneur, Anne Amuzu, Talks Startup Scene (en-US). Atlanta Black Star (2013-01-11). Retrieved on 2019-10-12.
  5. 5.0 5.1 5.2 Women influencing tech in Ghana. www.myjoyonline.com (2017-09-03). Retrieved on 2019-10-12.
  6. 10 female tech founders to watch in Africa (en-US). Citi 97.3 FM - Relevant Radio. Always (2014-03-27). Retrieved on 2019-10-12.
  7. Nandi Mobile & MoTeCH Were Proud Winners At World Summit Awards (en-US). News Ghana. Retrieved on 2019-10-12.
  8. Debrah (2013-09-19). Nandi Mobile & MoTeCH win at World Summit Awards (en-US). AmeyawDebrah.com. Retrieved on 2019-10-12.
  9. Harness potential of software development — NandiMobile (en-gb). Graphic Online (2013-10-15). Retrieved on 2019-10-12.
  10. Debrah (2013-04-25). US Embassy praises Anne Amuzu and Eunice Ogbogu for Global Women’s Mentoring Partnership Program selection (en-US). AmeyawDebrah.com. Retrieved on 2019-10-12.
  11. The Future Africa Awards & Summit Class Of 2014 (en-US). www.pulse.ng (2014-08-05). Retrieved on 2019-10-12.
  12. Citi FM’s Philip Ashon makes 2015 Newaccra Achievers List (en-US). Citi 97.3 FM - Relevant Radio. Always (2015-04-08). Retrieved on 2019-10-12.
  13. Olympic Winner Martha Bissah Honoured in Newaccra Achievers List 2015. (en). Modern Ghana. Retrieved on 2019-10-12.
  14. Nandimobile Limited named Best Business at LAUNCH Conference (en). Modern Ghana. Retrieved on 2019-10-12.
  15. Nandimobile Limited named (en). www.ghanaweb.com. Retrieved on 2019-10-12.
  16. BizzAfrica | Pages | trailblazer3. www.bizzafrica.com. Archived from the original on 2019-10-02. Retrieved on 2019-10-12.
  17. Microsoft Encourages Young Ghanaian Females To Choose Career In ICT - News Ghana (en-US). News Ghana. Archived from the original on 2018-07-13. Retrieved on 2019-10-12.
  18. Airtel and Microsoft encourage female career choice in ICT (en). www.ghanaweb.com. Retrieved on 2019-10-12.