Gaa na ọdịnaya

Annie Kibanji

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Annie Kibanji
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịZambia Dezie
Aha enyereAnnie Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya4 Eprel 1989 Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheonye na-agbachitere Dezie
Ụdị egwuregwufootbọl Dezie

Annie Kibanji (amụrụ na 13 Mee na afọ 1991) bụ onye Zambia na-agba bọọlụ nke na-agbachitere ndị otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke Zambia. Ọ bụ otu n'ime ndị otu na afọ 2014 African Women's Championship.[1][2][3] Na klọb ọ gbara bọọlụ maka Green Buffaloes FC na Zambia.[4]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. ↑ "Zambia set up women's friendly". Council of Southern Africa Football Associations. 19 October 2016. Retrieved 24 April 2017.
  2. ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
  3. ↑ "Africa Women Football Championship 2014 -Shepolopolo select Women Championship team". Namibian. Retrieved 24 April 2017.
  4. ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]