Anozie (surname)
Ọdịdị
Aha nna Anozie bụ aha Naijiria. Ndị ama ama nwere aha nna gụnyere:
- Gloria Young (née Anozie, amụrụ na nari iri itoolu iri isii na asaa), onye Naijiria na-eme ihe nkiri
- Grace Anozie (amụrụ n'afọ nari iri itoolu iri asaa na asaa), onye Naijiria na-eme egwuregwu
- Nonso Anozie (amụrụ n'afọ nari iri itoolu iri asaa na asato), onye Britain na-eme ihe nkiri