Anthony Anwuka
Ọdịdị
Anthony G. Anwukah | |
|---|---|
| Minister of State for Education | |
| Assumed office November 2015 | |
| Personal details | |
| Born | |
| Alma mater | University of Sierra Leone University of Washington |
Anthony Gozie Anwukah (amụrụ 1951) bụ onye nkuzi Naijiria, prọfesọ bụrụkwa onye minista na-ahụ maka agụmakwụkwọ maka steeti Federal Republic of Nigeria site na 2015 ruo 2019. Tupu nhọpụta ya ugbu a, Anwukah jereburu osote Chancellor nke mahadum Imo steeti.[1]
Ndụ na agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Anthony G. Anwukah na Oguta, Imo Steeti. Ọ gụrụ asụsụ Bekee na akwụkwọ edemede na Fourah Bay College, Mahadum Sierra Leone na mbido afọ 1970.
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).