Arundhati Bhattacharya

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Arundhati Bhattacharya
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNdia Dezie
Aha enyereArundhati Dezie
aha ezinụlọ yaBhattacharya Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya18 Maachị 1956 Dezie
Ebe ọmụmụKolkata Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọrụ ụlọ akụ Dezie
onye were ọrụÓbá ego mba India Dezie
Ọkwá o jionyeisi oche nwaanyi Dezie
ebe agụmakwụkwọJadavpur University, St. Xavier's School Dezie
Ebe obibiMumbai Dezie
affiliationÓbá ego mba India Dezie
affiliation stringState Bank of India Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaOkpukpe Hindu Dezie
so naWorld Economic Forum Annual Meeting 2014, World Economic Forum Annual Meeting 2015, World Economic Forum Annual Meeting 2016, World Economic Forum Annual Meeting 2017, Asia Summit 2020 Dezie
Onye òtù nkeABLF alumni network Dezie
Ihe nriteGlobal Economy Prize, Ụmụ nwanyị nọ n'Ụlọ Nzukọ nke Teknụzụ Dezie

Arundhati Bhattacharya bụ onye ọrụ na ụlọ akụ India lara ezumike nka na onye bụ onye isi oche nke State Bank of India . Ọ bụ nwanyị mbụ ga-abụ onye isi oche nke State Bank of India . Na afọ 2016, e depụtara ya dị ka nwanyị otu n'ime nwanyị iri abụo na ise kachasị ike n'ụwa site na Forbes . [1] Ọ bụ naanị ya bụ onye ndu ụlọ ọrụ India nke edepụtara na ndepụta ndị ndu ụwa kachasị ukwu nke Fortune na 26.


Na afọ 2018, ajụjụ ọnụ ya akpọrọ "Arundhati Bhattacharya: Ime SBI's First Women Chairperson" ka ebipụtara na Harvard Business Review Ascend Archived . [2]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Bhattacharya na ezinụlọ Bengali n'obodo Kolkata . Ọnọdụ nwata ya bu na Bokaro Steel City . Nna ya, Prodyut Kumar Mukherjee rụrụ ọrụ na Bokaro Steel Plant . Nna ya, Kalyani Mukherjee bụ onye ndụmọdụ homeopathy na Bokaro. Ọ gụsịrị akwụkwọ na St. Xavier's School, Bokaro [3]

Ọ gụrụ akwụkwọ Bekee na Calcutta's Lady Brabourne College wee gụọ kwa na Mahadum Jadavpur . Di ya, Pritimoy Bhattacharya onye ọkachamaraIIT Kharagpur .

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2016, Forbes kpọrọ ya nwanyị nke iri abụọ na ise kachasị ike n'ụwa, nke bụ oge mbụ ọ nọ na ndepụta ahụ. [1] N'otu afọ ahụ, a họọrọ ya n'etiti FP Top 100 Global Thinkers site na akwụkwọ akụkọ Foreign Policy [4] Akpọrọ ya aha nwanyị nke anọ kachasị ike na Asia Pacific site na Fortune. [5] Na 2017, akwụkwọ akụkọ India Today họọrọ ya na 19th n'ime ndị India 50 kachasị ike na ndepụta 2017. [6]

Oruru mgbe ekwesiri inye ya ezumike na onwa nke iri na afo 2016, mana enyere ya ndọtị ruo onwa nke iri na afọ 2017, ebido ya ebubo maka njikọta esemokwu nke ụlọ akụ ndị otu SBI ise na Bharatiya Mahila Bank, n'ihi nnukwu akụ na-adịghị arụ ọrụ (GNPAs) na-arị elu na pasent 73. ; ọchịchị dị ugbu a na-akwado njem ahụ site na Ụlọ Ọrụ Banks Board, bụ onye kwadoro mgbatị ya. [7]

Na afọ 2018 a kpọrọ ya onye ndu azụmaahịa nke afọ na onyinye nrite Asia . [8] Arundhati Bhattacharya esonyela dị ka onye isi ndị ọzọ, 'onye nduzi nọọrọ onwe ya' nke Reliance Industries maka afọ ise malitere 17 October 2018.

N'afọ 2020, ewere ya dị ka onye isi oche na onye isi maka ngalaba nke Salesforce India, nnukwu ụwa na CRM. [9] [10] Ọ bụkwa onye isi ugbu a nke SWIFT India, akụkụ nke netwọk ịkwụ ụgwọ zuru ụwa ọnụ. [11]

Bhattacharya weputara arụkwaghịm ya dị ka onye ntụzi aka nke CRISIL (ụlọ ọrụ nyocha zuru ụwa ọnụ na-enye ọkwa, nyocha na ihe egwu na ọrụ ndụmọdụ amụma) dị irè na abalị iri na ise na onwa nke ano. [12]

Ahụrụ ya ka ona eso ndị ogu iwu ahịa na India dị ka onye isi oche na onye isi ala na abalị iri abuo na onwa nke anọ dị ka ihe kpatara arụkwaghịm ahụ. Bhattacharya ga-akọ akụkọ nye Ulrik Nehammer, Onye isi njikwa APAC. [13]

Ugbu a, ọ na-arụ ọrụ dị ka onye isi na-abụghị onye isi na 'Reliance Industries Limited'.

Ọ na-ejekwa ozi dị ka onye isi oche nke ndi ana akpo 'Board of Governors of Indian Institute of Management, Sambalpur'. [14]

Ntụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 The World's 100 Most Powerful Women. Forbes. Archived from the original on 1 November 2016. Retrieved on 7 June 2016.
  2. Arundhati Bhattacharya: The Making of SBI's First Woman Chairperson. hbrascend. Archived from the original on 12 November 2018. Retrieved on 12 November 2018.
  3. All you need to know about Arundhati Bhattacharya, SBIs first woman chief. FirstPost.
  4. Narendra Modi named top decision maker, BJP's Amit Shah, SBI's Arundhati Bhattacharya too in 'Global Thinkers' list. Archived from the original on 4 March 2016. Retrieved on 15 January 2015.
  5. Fortune's List of Most Powerful Women in Asia-Pacific Has 8 Indians.
  6. "India's 50 powerful people", India Today, 14 April 2017.
  7. [1]Arundhati Bhattacharya term as SBI Chairman extended till October 2017
  8. Asian Awards 2018: Recognition with Lots of Glitz and Glamour. Desiblitz (29 April 2018).
  9. John (17 March 2020). Salesforce India CEO: Former SBI chairperson Arundhati Bhattacharya to be CEO of Salesforce India. The Times of India. Retrieved on 2020-03-18.
  10. "Salesforce hires former banker Arundhati Bhattacharya as India CEO - source", Reuters, 2020-03-17. Retrieved on 2020-03-18. (in en)
  11. Salesforce hires former SBI boss Arundhati Bhattacharya as India CEO. Moneycontrol. Retrieved on 2020-03-18.
  12. Ex-SBI chief Arundhati Bhattacharya resigns from CRISIL board. Moneycontrol.com. Retrieved on 2020-03-19.
  13. Salesforce hires Arundhati Bhattacharya as India Chairman, CEO. Retrieved on 2020-03-19.
  14. Board of Governors, IIM Sambalpur. Archived from the original on 2022-03-01. Retrieved on 2022-04-08.

Amụrụ ya ma zụlite ya na Bhilai, ma mụọ na ngalaba 9 ụlọ akwụkwọ.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]