Okpukpe Hindu
Ọdịdị
Okpukpe Hindu
| Obere ụdị nke | Indian religions, folk religion, state religion |
|---|---|
| Oge/afọ mmalite | unknown value |
| Akara ala | हिन्दूधर्मः |
| A gụrụ aha | Indus River |
| Ebe | zuru ụwa ọnụ |
| Ebe e guzobere | Sindh |
| Ederede ntọala | Vedas |
| Na-esochi | Historical Vedic religion |
| Ndị sotere | Buddhism, Jainism, Sikhism |
| Onye nlereranya | Historical Vedic religion, Dravidian folk religion |
| Mụrụ ya | Hindu studies |
| Hashtag | hinduism |
| Nwere àgwà | polytheism, pantheism, ịlọ ụwa, karma |
| Akụkọ ihe mere eme nke isiokwu | history of Hinduism |
| Stack Exchange saịtị | https://hinduism.stackexchange.com |
| Agwa Unicode | 🕉️ |

Okpukpe Hindu bụ okpukpe India na dharma, ma ọ bụ ụzọ ndụ. Ọ bụ okpukperechi nke atọ kachasị ukwuu n’ụwa, nwere ihe karịrị ijeri 1.25 ndị na-eso ụzọ, ma ọ bụ 15-16% nke ọnụ ọgụgụ ụwa niile, nke a maara dị ka ndị Hindu. Ọtụtụ n’ime ndị na-eso ụzọ okpukpe a si India.
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]