Ndia

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
(Dupụ̀rụ̀ sì India)
Jump to navigation Jump to search
Okoloto Ndia
India (orthographic projection).svg

Ndia, áhà ezíbóté ya bu Republic of India, (na asụsụ Hindi: भारत गणराज्य Bhārat Gaṇarājya) bụ obodo nor na Nleda anyanwu Asia. O gbàrà asaá na obodo ukwu nor na uwà na àlà, o nwere madu hírí nné nke abụọ na uwà na o bu obodo nke ochíchí ndi obodo nke híchárá nné na uwà.

Lee nke ozo[mèzi | mèzi mkpụrụ]