Lebanon
Jump to navigation
Jump to search
Onọdụ[mezie | dezie ebe o si]
Lebanon bụ ala nọ na njedebe aka nri òké oshimiri a n'akpọ "Mediterranean Sea", Ọ nọ na-azụ obodo Israel, n'aka ikpe obodo Syria. Ụgwụ Lebanon nọ n'akụkụ ụso òké oshimiri. Ụgwụ a gbara obodo Lebanon gbụrụ gbụrụ.