Asụ̀sụ̀ Kulu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Kulu
Ikulu
Native to Nigeria
Region Kaduna State
Native speakers
50,000 (1998)[1]
Language codes
ISO 639-3 ikl
Glottolog ikul1238

Àtụ:Infobox ethnonym Asụsụ Kulu, Ikulu, nke a makwaara di ka Ankulu ma ọ bụ Ikolu, bu asusu Plateau nke Naijiria. Ndị Bakulu na-asụ ya, nke a na-ahụ na Zangon Kataf, Kachia na Kauru mpaghara ọchịchị ime obodo nke Kaduna Steeti.[2]

edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Kulu at Ethnologue (18th ed., 2015) (subscription required)
  2. "Ikulu", Ethnologue. Retrieved on 2017-04-30.

mpụga njikọ[dezie | dezie ebe o si]