Ȯra Kaduna
| Oge/afọ mmalite | 1976 |
|---|---|
| akara ala | Kaduna State |
| A gụrụ aha | Kaduna River |
| asụsụ njieme | English |
| kọntinent | Eluàlà |
| mba/obodo | Naijiria |
| isi steeti | Kaduna |
| dị na ngalaba nhazi mpaghara | Naijiria |
| dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
| nhazi ọnọdụ | 10°20′0″N 7°45′0″E |
| geoshape | Data:Nigeria/Kaduna.map |
| ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwere | Gọvanọ Kaduna State |
| Executive òtù | executive council of Kaduna State |
| òtù omebe iwu | Ụlọ omebe iwu Kaduna steeti |
| dochie | North-Central state |
| Koodu Nzipu ozi | 720001 |
| webụsaịtị | https://kdsg.gov.ng |
| udi maka maapụ | Category:Maps of Kaduna State |

Ȯra Kaduna (Kaduna State) bu state no n'ime Naigeria.
Ihu igwe
[dezie | dezie ebe o si]Ọnodu ihu igwe Kaduna Steeti bụ Udummiri na Ọkọchị. Oge Ọkọchị na -adị ọkụ nke ukwuu.Oge Okpomọkụ nke Steeti a adịghị adatu karịa 50*F maọbụ rigokwa karịa 102*F site na mbido afọ rue ngwụsị afọ.
Na oge Ọkọchị, ana enwe oge Uguru nke na- ebido ọnwa Ekeresimesi ma kwụsị na ọnwa nke abụọ nke afọ.
Mgbanwe ihu igwe na enye kwa nsogbu na Steeti a.
Lee nke ozo
[dezie | dezie ebe o si]
Abia ·
Adamawa ·
Akwa Ibom ·
Anambra ·
Bauchi ·
Bayelsa ·
Benue ·
Borno ·
Cross River ·
Delta ·
Ebonyi ·
Edo ·
Ekiti ·
Enugu ·
Gombe ·
Imo ·
Jigawa ·
Kaduna ·
Kano ·
Katsina ·
Kebbi ·
Kogi ·
Kwara ·
Lagos ·
Nasarawa ·
Niger ·
Ogun ·
Ondo ·
Osun ·
Ọyọ ·
Plateau ·
Rivers ·
Sokoto ·
Taraba ·
Yobe ·
Zamfara
Federal Capital Territory (FCT):
Abuja