Asụsụ Bom
Ọdịdị
Asụsụ Bom (nke ọzọ: Bome; Bomo) bụ asụsụ dị n'ihe ize ndụ nke Sierra Leone.[1] Ọ bụ nke alaka Mel nke Ezinaụlọ asụsụ Niger Congo ma nwee njikọ chiri anya na asụsụ Bullom So. Ọtụtụ ndị na-asụ ya na-asụsụ abụọ na Mende. Ojiji nke asụsụ Bom na-ebelata n'etiti ndị otu agbụrụ nke ndi ahụ.[2]
Ndị ọkà okwu
[dezie | dezie ebe o si]Ọnụ ọgụgụ ndị na-ekwu okwu sitere na iri Na ise ruo na 1669 (Nchịkọta ọnụ ọgụgụ 2015) maka Krim na iri abuo ruo narị ole na ole maka Bom.[3][4]
Nchịkọta
[dezie | dezie ebe o si]Bom bụ asụsụ Northern Bullom. Ndị na-ekwu okwu na-ewere asụsụ Krim (nke a makwaara dị ka Dilan Hassan) dị ka nke dị iche, ebe ndị na-ekwu ya nwere ọdịdị agbụrụ dị iche iche.[1][5]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 Batibo (2005). Language decline and death in Africa: causes, consequences, and challenges. Multilingual Matters, 82–. ISBN 978-1-85359-808-1. Retrieved on 13 January 2011. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name "Batibo2005" defined multiple times with different content - ↑ Akinsulure (1979). Languages and Language Problems in Sierra Leone: An Annotated Bibliography.. Njala University College Library..
- ↑ Sierra Leone 2015 Population and Housing Census national analytical report. Statistics Sierra Leone, October 2017, S. 89ff.
- ↑ Bom. UNESCO Atlas of the World Languages in Danger.
- ↑ Childs (2012). One or two? Bom and Kim, two highly endangered South Atlantic "languages" of Sierra Leone.