Asụsụ Hausa
Ọdịdị
Hausa
| ||
---|---|---|
Spoken in: | Nigeria, Niger, Chad, Cameroon, Benin, and Ghana | |
Region: | West Africa | |
Total speakers: | Templeeti:Sigfig million (native) | |
Language family: | Tafrusyawit Chadic West Chadic Hausa–Gwandara (A.1) HausaTempleeti:Infobox Language/scriptTempleeti:Infobox Language/official | |
Language codes | ||
ISO 639-1: | ha | |
ISO 639-2: | hau | |
ISO 639-3: | hau | |
Hausa_language_map.png |
Hausa | |
---|---|
| |
Native to | Nigeria, Niger, Chad, Cameroon, Benin, and Ghana |
Region | West Africa |
Ethnicity | Hausa /Hausawa |
Speakers | 50 million (native) (2019-2021)[1] 45 million (as a second language) (2019–2021)[2][3] |
Afro-Asiatic
| |
Official status | |
Official language in
|
|
Recognised minority
language in |
|
Language codes | |
ISO 639-1 | ha
|
ISO 639-2 | hau
|
ISO 639-3 | hau
|
Glottolog | haus1257
|
Linguasphere | 19-HAA-b
|
Areas of Niger and Nigeria where Hausa people are based. Hausa tribes are to the north.
| |
Hausa (/ˈhaʊsə/; [1] Harshen / Halshen Hausa; Ajami: هَرْشَن هَوْسَ) bụ asụsụ Chadic nke ndị Hausa na Chad na-asụ, n'ime ọkara ùgwù ma karịsịa n'ime ọkara ndịda nke Naịjirịa, Ghana, Cameroon, Benin na ọkara ndịda nke Niger, na ndị ka nta na Sudan na Ivory Coast.[4][5]
Nchịkọta
[dezie | dezie ebe o si]Hausa so n'asụsụ ọdịda Chadic nke ngalaba otu asụsụ Chadic, nke n'aka nke ya bụ akụkụ nke ezinụlọ asụsụ Afroasiatic.[6]
Asụsụ
[dezie | dezie ebe o si]Hausa na-egosiputa otu ihe dị ukwuu n'ebe ọ bụla a na-asụ ya.[7] Otú ọ dị, ndị ọkà mmụta asụsụ achọpụtala mpaghara asụsụ nwere ụyọkọ njirimara nke ọ bụla.[8]
Asụsụ ọdịnala
[dezie | dezie ebe o si]Asụsụ ndị Hausa nke Ọwụwa Anyanwụ gụnyere Dauranci na Daura, Kananci na Kano, Bausanci na Bauchi, Gudduranci na Katagum Misau na akụkụ nke Borno, na Hadejanci na Hadejiya.[9]
- ↑ Hausa at Ethnologue (21st ed., 2018)
- ↑ Hausa language at Ethnologue (17th ed., 2013)
- ↑ Hausa language at Ethnologue (20th ed., 2017)
- ↑ Wolff. Hausa language (en). Encyclopedia Britannica. Retrieved on 2020-10-14.
- ↑ Spread of the Hausa Language (en). Worldmapper. Retrieved on 2020-10-14.
- ↑ Chadic languages | Britannica (en). www.britannica.com. Retrieved on 2022-02-15.
- ↑ Department (1964). U.S. Army Area Handbook for Nigeria. Second Edition, March 1964 (in en). U.S. Government Printing Office.
- ↑ Hausa Language Variation and Dialects (en-US). African Languages at UCLA. Retrieved on 2020-10-14.
- ↑ The Hausa Language – Department of African Studies (en). www.iaaw.hu-berlin.de. Retrieved on 2020-10-14.