Asụsụ Kaligi
Ọdịdị
Asụsụ Kaligi
| Obere ụdị nke | Feroge–Mangaya |
|---|---|
| Mba/obodo | South Sudan |
| Ụmụ amaala ka | Western Bahr el Ghazal |
| Ọkwa asụsụ UNESCO | 2 vulnerable |
| Ọkwa asụsụ Ethnologue | 7 Shifting |
Feroge (Feroghe), endonym Kaligi, bụ Asụsụ Ubangian nke South Sudan.
Ka ọ na-erule afọ 2013, agbụrụ Feroghe bi na Raja North Boma, Raja Payam, Raja County. [1]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]na Raja North Boma, Raja
- ↑ Little (2022-10-07). Village Assessment Survey. International Organization for Migration South Sudan. Archived from the original on 2019-10-30. Retrieved on 2023-11-23.