Asụsụ Klao

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Onye na-ekwu okwu Klao na Liberia.

Klao (nke enwere ike ikpọkwa Klaoh), maọbụKru, bụ asụsụ Kru nke Ezinaụlọ asụsụ Niger-Congo, nke a na-asụkarị na Liberia, na ụfọdụ ndị na-asụrụ ya na Sierra Leone, Ghana na Guinea. Ọ na-eji usoro okwu SVO maka ahịrịokwu ndị bụ isi na SOV maka ahịrị okwu agbakwunyere. E wepụtara nsụgharị Klao nke Bible site n'aka onye ozi ala ọzọ Nancy Lightfoot n'afọ 2000.[1] Asụsụ ahụ nwere asụsụ ọdịda anyanwụ, ọdịda anyanwụ etiti, etiti, na ọwụwa anyanwụ.[2]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. The GOOD NEWS News. Archived from the original on 2011-09-30. Retrieved on 2007-03-20.
  2. Ethnologue report for language code:klu