Gaa na ọdịnaya

Asụsụ Mgbo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Asụsụ Mgbo
asụsụ, modern language
Obere ụdị nkeAsụsụ Izi-Ezaa-Ikwo-Mgbo Dezie
Mba/obodoNaijiria Dezie
Ụmụ amaala kaBenue Steetị, Ȯra Ebonyi, Federal Capital Territory (Nigeria) Dezie
Ọkwa asụsụ Ethnologue5 Na-etolite Dezie

Asụsụ Mgbo, ' Mgbolizhia', bụ asụsụ Igbo nke ndị Mgbo na- asụ n'Ebonyi steeti na Naịjirịa . Obu otu n'ime asụsụ olu ndi mọbu olu mba yetere asụsụ Izii, Ezza, na Ikwo nwere njikọ chiri anya n'agbanyeghị na ha nwere nghọta zuru oke .