Asụsụ Mobu
Ọdịdị
Asụsụ Mobu
obere ụdị nke | Asụsụ Kru ![]() |
---|---|
mba/obodo | Côte d'Ivoire ![]() |
ụmụ amaala ka | Lagunes region, Lagunes District ![]() |
Ọkwa asụsụ Ethnologue | 6b Threatened ![]() |
Asụsụ Mobu, Mobumrin, bu Kru asusu. nka bu asusu ndi nke agbụrụ Aizi (Ahizi) na-asụ n'ikperé Lagoon na Ivory Coast. Asusu mobu bu asusu ndi Lele (Tiagba) anaghi aghọta, nke Aizi na-asụkwa na ọdọ mmiri ahụ.
Mobuin bu Aha nna, aha ndi Aizi niile bụ Frukpu.[1]