Asụsụ Ogbia

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ogbia
asụsụ, modern language
obere ụdị nkeCentral Delta Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
ụmụ amaala kaBayelsa Steetị, Federal Capital Territory (Nigeria), Ȯra Rivers Dezie
ụdị asụsụsubject–verb–object Dezie
Ọkwa asụsụ Ethnologue6a Vigorous Dezie

Ogbia (AgBeya ma ọ bụ Abaya) bụ asụsụ a na-asụkarị na Central Delta dị na Naịjirịa. Ihe karịrị mmadụ 200,000 na-asụ ya.

Blench (2019) depụtara ụdị dị iche iche dị ka Kolo (Agholo), Oloiʹiri, na Anyama. Ụdị Anyama enweghị ihe akaebe ma o enweghị kwa data.[1]

Edensibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. Blench (2019). An Atlas of Nigerian Languages, 4th, Cambridge: Kay Williamson Educational Foundation.