Asụsụ Palaka

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Asụsụ Palaka
asụsụ, modern language
mba/obodoCôte d'Ivoire Dezie
ụmụ amaala kaSavanes District, Vallée du Bandama District Dezie
Ọkwa asụsụ Ethnologue6a Vigorous Dezie

Palaka (bukwa asusu anapo 'Kpalaga') bu akuku asụsụ Senufo ihe di ka mmadụ 8,000 na-asụ na ugwu Ivory Coast. Djimini, asụsụ Senufo nke ndịda, gbara ya gburugburu n'ebe ndịda, Nyarafolo, asụsụ Senufu ọzọ, gbara ya n'ebe ọdịda anyanwụ ndi igbo. Ndị Dioula bi n'ebe ugwu na n'ebe ọwụwa anyanwụ nke mpaghara Palaka.

Palaka so na otu asusu Senufo dị iche iche n'onwe ya, na-adịtụ iche na ha na ọdịdị na ụda olu. E tinyegoya na asụsụ Nafaanra, o bu asusu Senufo anadi asu na Ghana. E weputago Palaka na asụsụ Senufo na ndi asusu ndi ozo ọ dịkarịa ala kemgbe narị afọ nke iri na anọ AD.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]