Asụsụ Tajuasohn

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Asụsụ Tajuasohn, nke a makwaara dị ka Tajuason, Tajuoso, na Tajuosohn, bụ asụsụ Kru nke ezinụlọ asụsụ Niger-CongoNdị otu agbụrụ ise na-asụ ya na mpaghara Sinoe dị na ọwụwa anyanwụ Liberia.

Na 1991, mmadụ 9,600 na-asụ Tajuasoh[1]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Asụsụ ndị Afrịka

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Vanderaa, Larry (1991). A survey for Christian Reformed World Missions of missions and churches in West Africa. Grand Rapids, Michigan: Christian Reformed World Missions.