Jump to content

Ashish Kumar Saha

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ashish Saha
President of Tripura Pradesh Congress Committee
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]]
Templeeti:Str rep
17 June 2023
Preceded byBirajit Sinha
Member of the Tripura Legislative Assembly
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]]
In office
Templeeti:En dash range
Preceded bySudhir Ranjan Majumdar
Succeeded byManik Saha
ConstituencyTown Bordowali
Personal details
Born (1960-01-02) 2 Jenụwarị 1960 (age 64)
NationalityIndian
Political partyIndian National Congress

Ashish Kumar Saha bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India si Tripura, India. Ọ na-eje ozi ugbu a dị ka onye isi oche kọmitii Tripura Pradesh Congress..

Na ntuli aka ọgbakọ 2018, ọ nọchitere anya mpaghara obodo Bardowali na West Tripura na Mgbakọ omebe iwu Tripura. [1] [2] [3][4]

Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị

[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2016, ọ bụ otu n'ime ndị MLA isii sitere na Indian National Congress bụ ndị sonyeere Trinamool Congress, n'ihi enweghị obi ụtọ na pati ahụ n'ihi imekọ ihe ọnụ na Communist Party of India (Marxist) na ntuli aka 2016 West Bengal Legislative Assembly.[5]

N'abalị iri abụọ na atọ n'ọnwa Disemba n'afọ 2016, Saha chọrọ ka ewepụ Minista na-ahụ maka mmepe ime obodo na Tripura Naresh Jamatia (CPI-M) n'ihi ihe ihere mmekọahụ nke a na-ekwu na Jamatia so na ya.[6]

N'ọnwa Ọgọstụ 2017, ọ bụ otu n'ime ndị MLA isii sitere na Trinamool Congress bụ ndị sonyeere Bharatiya Janata Party.[7] N'afọ 2022 ọ laghachiri na Indian National Congress.

Ebem si dee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Assembly Since 1963. Archived from the original on 31 December 2019. Retrieved on 7 June 2016.
  2. TPCC top brass resign from their post
  3. Town Bardowali (Vidhan Sabha constituency)
  4. My Neta
  5. Six Congress MLAs in Tripura join Trinamool
  6. TMC, BJP demand removal of Tripura minister over alleged sex scandal (23 December 2016).
  7. Recognise Ex-TMC MLAs as BJP Members in Tripura: BJP. Archived from the original on 24 September 2017. Retrieved on 23 September 2017.