Asmaa Mahfouz
Asmaa Mahfouz
Ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Egypt ![]() |
Aha ezinụlọ ya | Mahfouz ![]() |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 1 Febụwarị 1985 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Cairo ![]() |
Asụsụ obodo | Egyptian Arabic ![]() |
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic, Egyptian Arabic ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | political activist, onye na-akwado ikike mmadụ, Odee akwụkwọ, Onye ntaakụkọ ![]() |
Ụdị ọrụ ya | blog ![]() |
Ebe agụmakwụkwọ | Cairo University ![]() |
Ebe obibi | Cairo ![]() |
Agbụrụ | ![]() |
Okpukpere chi/echiche ụwa | Okpukpere Alakụba ![]() |
Ihe nrite | Sakharov Prize ![]() |
Asmaa Mahfouz | |
---|---|
![]() | |
Múrú | 01 February 1985 Cairo, Egypt |
Orü | Onye na agbatara ndi nmadụ ọtitọ |
Asmaa Mahfouz bụ onye na agbatara ndi nmadụ ọtitọ nke si na obodo ndi Egypt ma bụrụ kwa otu n'ime ndi bidoro ihe ndi bekee na akpọ April 6 Youth Movement.[1] Onye nta akụkọ nke ana akpọMona Eltahawy na ndi imeri ime ndi nta akụkọ kwekọritara na nwa ada Asmaa so na ndi kwalitere ogba aghara nke mere na obodo Egypt na afọ 2011, site na ihe onyonyo nke otinyere na akwụkwọ ntanet ya, otu izu ụka tupu ya bụ ogba aghara ebido.[2][3] Nwa ada Asmaa so kwa na ndi otu nke eji eme ọnụ na otu nke bekee na akpọ Coalition of the Youth of the Revolution na obodo Egypt ma bụrụkwa onye isi nke ndi na akwalite ogba aghara na obodo ya.[4]
Ihe Nkwalite[dezie | dezie ebe o si]
- ↑ El-Naggar, Mona. "Equal rights takes to the barricades", The New York Times, 1 February 2011. Retrieved on 6 February 2011.
- ↑ "Women play vital role in Egypt's uprising" (transcript), National Public Radio, 4 February 2011. Retrieved on 6 February 2011.
- ↑ "Revolutionary blogger Asma threatened", Gulf News, 5 February 2011. Retrieved on 6 February 2011.
- ↑ Fahmy, Heba. "Youth Coalition says army agrees to remove cabinet and other demands", Daily News Egypt / International Herald Tribune, 1 March 2011. Retrieved on 4 March 2011.
![]() |
Wikimedia Commons has media related to Asmaa Mahfouz. |