Jump to content

Asumoh Ete Ekukinam

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Asumoh Ete Ekukinam

Asumoh Ete Ekukinam (amụrụ n'afọ 1929) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria nke jere ozi dị ka Minista na-ahụ maka ego nke Federal Republic of Nigeria n'oge mba nke abụọ na 1976 na 1977.[1]

Oge ọ malitere

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Ekukinam na 1929 na Ikot Epene na Akwa Ibom Steeti.

Ekukinam gara kọleji Metọdist, Uzoakali. Ọ nwetakwara akara ugo mmụta ọzọ na Mahadum Atlanta, Georgia na Wharton School of Finance, US.[2]

Ekukinam bụ onye nduzi nyocha na Central Bank of Nigeria site na 1966-1972, ma mesịa bụrụ osote onyeisi oche na onyeisi oche nke kansụl akụ na ụba ọha na eze na gọvanọ nke steeti ndịda ọwụwa anyanwụ. A họpụtara Ekukinam ka ọ bụrụ Minista na-ahụ maka ego n'ọnọdụ James Oluleye (1976-1977).

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Azikiwe (24 September 2018). Nigeria, Echoes of a Century: 1914-1999. AuthorHouse. ISBN 9781481729260. 
  2. Osso (30 December 2018). Ekukinam, Asumoh Ete.